Tuesday 5th April. 2016
IGBO (OBJ & ESSAY ) 9.30AM – 12.30PM
YORUBA (OBJ & ESSAY ) 9.30AM –
12.30PM
HAUSA (OBJ & ESSAY ) 9.30AM – 12.30PM
++++++++++++++++++++++++++++++
++
IGBO OBJ:
1-10: CCBDDBBDBB
11-20: DBDCDACCCC
21-30: DAACCBABAD
31-40: BDACBABBCB
41-50: DBCBDDDDAA
51-60: ABDACBDA
2016 VERIFIED IGBO ANSWERS
(2a) Iwu ndakorita udaume bu iwu na-
ekwu
na udaume niile di n'otu mkpuruokwu
ga-
esiriri n'otu otu.
(2b) (i) Akwukwo
(ii) ekike
(iii) ebube
(iv) Ejije
(v) Amaka
(2c) (i) Agboro
(ii) Agidi
(iii) Oroma
(iv) Suya
(v) Osikapa
(5a) Okwu mbite bu okwu ndi ha si
n'asusu ndi
gbara ha okirikiri ma o bu Mba ndi ozo
were
nweta.
(5b) (i) Agidi
(ii) Ashawo
(iii) Suya
(iv)
Oroma
(v) Akamu
(vi) Potokiri
(vi) Akawo
(vii)
Jigida
(viii) Iyabasi
(ix) Osikapa
(x) Agboro
(6) Mbe na Amuma bu enyi. Amuma na-
abia
na ulo mbe eri nri.
O putara otu ubochi mbe wee gwa
Amuma na
o ga- abia na be ya otu ubochi. Amumu
chiri
ya ochi we juo ya otu o ga-esi bia na be
ya
maka na omaghi uzo ma Mbe gwara ya
na o
ga-ahu ya n'ulo ya otu ubochi.
Otu ubochi, mbe gwara nwunye ya na
ya
kechi ya n'ime akpa, na Amuma bia, ya
gwa
ya na onoghi ya ma nye ya ngwugwu
ahu.
Amuma biara na nke mbe, nwunye mbe
mere
otu di ya gwara ya.
Obi toro amuma uto oge nwunye mbe
nyere
ya ngwugwu, o were ya wee naa.
Oge o lutere n'ulo ya, o mepere ya wee
hu
mbe n'ime ya.
Iwe were ya nke nkwu. Mana mbe rioro
ya ka
o kpochihaa ya.
O rue oge mmiri na-ezo, Amuma
kpochihaa
Mbe ezinulo ya. Ya mere o ji buru na
mmiri na-
ezo mbe a nakpuo maka esemokwu ya
na
Amuma.